Nkpughe 10:2 IGBOB

2 ọ nējide kwa nwa akwukwọ ntà n'aka-ya, nke asagheworo: o we tukwasi ukwu aka-nri ya n'elu oké osimiri tukwasi kwa ukwu aka-ekpe ya n'elu ala;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 10

Echiche Nkpughe 10:2 na onodu