Nkpughe 10:4 IGBOB

4 Ma mb͕e éb͕è-elu-igwe asa ahu kwuru okwu, agajem ide akwukwọ: m'we nu olu si n'elu-igwe da, si Kà ihe éb͕è-elu igwe asa ahu kwuru akàrà, ede-kwa-la ha n'akwukwọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 10

Echiche Nkpughe 10:4 na onodu