Nkpughe 11:10 IGBOB

10 Ndi bi n'elu uwa nāṅuri kwa ọṅu n'isi ha, obi nātọ kwa ha utọ; ha gēzigarita kwa onwe-ha onyinye; n'ihi na ndi-amuma abua ndia mekpara ndi bi n'elu uwa aru.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 11

Echiche Nkpughe 11:10 na onodu