12 Ha we nu oké olu nke si n'elu-igwe da, ka ọ nāsi ha, Rigotanu n'ebe a. Ha we rigo rue n'elu-igwe nime igwe-oji ahu; ndi-iro-ha kiri-kwa-ra ha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 11
Echiche Nkpughe 11:12 na onodu