Nkpughe 11:18 IGBOB

18 Mba nile we we iwe, iwe-Gi we bia, ya na oge ikpe ndi nwuru anwu ikpé, na inye ndi-orù-Gi, bú ndi-amuma, na ndi nsọ, na ndi nātu egwu aha-Gi, ndi ntà na ndi uku, ugwọ-ọlu-ha; na imebi ndi ahu nēmebi uwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 11

Echiche Nkpughe 11:18 na onodu