Nkpughe 11:6 IGBOB

6 Ndia nwere ike imechi elu-igwe, ka miri we ghara izo n'ubọchi nile nke amuma-ha: ha nwe-kwa-ra ike n'ebe miri nile di, ime ka ha b͕anwè ọbara, na iwere ihe-otiti nile ọ bula tie uwa, ka mb͕e ha gāchọ ra.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 11

Echiche Nkpughe 11:6 na onodu