Nkpughe 12:1 IGBOB

1 Ewe hu oké ihe-iriba-ama n'elu-igwe; nwanyi nke egbokwasiworo ya anyanwu dika uwe, ọnwa di kwa n'okpuru ukwu-ya abua, ọ nēkpu kwa okpu-eze nke kpakpando iri na abua n'isi-ya;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 12

Echiche Nkpughe 12:1 na onodu