Nkpughe 12:12 IGBOB

12 N'ihi nka, ka obi nātọ unu utọ, unu elu-igwe nile, na unu ndi bi nime ha. Ahuhu gādiri uwa na oké osimiri: n'ihi na ekwensu aridakuruwo unu, nēnwe oké ọnuma, ebe ọ matara na o nwere nání nwa oge.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 12

Echiche Nkpughe 12:12 na onodu