Nkpughe 12:4 IGBOB

4 Ọdudù-ya nādọrọ kwa otù uzọ n'uzọ atọ nke kpakpando nke elu-igwe, o we tudà ha n'ala: dragon ahu we guzo n'iru nwanyi ahu onye gaje imuputa nwa, ka o we ripia Nwa-ya mb͕e ọ bula ọ gāmuputa Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 12

Echiche Nkpughe 12:4 na onodu