18 N'ebe a ka amam-ihe di. Onye nwere uche, ya gua ọnu-ọgugu nke anu-ọhia ahu; n'ihi na ọ bu ọnu-ọgugu madu: ọnu-ọgugu-ya bu kwa nnù na ọgu iri na ọgu atọ na isi.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 13
Echiche Nkpughe 13:18 na onodu