Nkpughe 14:2 IGBOB

2 M'we nu olu ka ọ nēsi n'elu-igwe dà, dika olu ọtutu miri, di kwa ka olu oke éb͕è-elu-igwe: olu ahu m'nuru di kwa ka olu ndi nākpọ ubọ-akwara mb͕e ha nēwere ubọ-akwara-ha nākpọ:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 14

Echiche Nkpughe 14:2 na onodu