Nkpughe 14:20 IGBOB

20 Ewe zọcha ebe-nzọcha-nkpuru-vine ahu n'azu obodo ahu, ọbara we si n'ebe-nzọcha-nkpuru-vine ahu puta, rue bridle inyinya, ru kwa ihe ra ka nnù furlong anọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 14

Echiche Nkpughe 14:20 na onodu