Nkpughe 15:4 IGBOB

4 Ònye nāgaghi-atu egwu, Onye-nwe-ayi, to kwa aha-Gi? n'ihi na nání Gi di ọcha n'obi; n'ihi na mba nile gābia kpọ kwa isi ala n'iru Gi; n'ihi na emere ka ezi omume-Gi nile puta ìhè.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 15

Echiche Nkpughe 15:4 na onodu