11 Ndi-ahia nke uwa nākwa-kwa-ra ya ákwá, nēru-kwa-ra ya újú, n'ihi na ọ dighi onye ọ bula nāzu ihe-ahia-ha ọzọ, bú nke ha nēweta n'ub͕ọ-ha;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 18
Echiche Nkpughe 18:11 na onodu