Nkpughe 18:13 IGBOB

13 na cinnamon, na amomum, na ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ, na manu-otite, na frankincense, na manya-vine, na manu, na utu ọkà, na ọka, na anu-ulo, na aturu; na ihe-ahia nke bu inyinya na ub͕ọ-ala na aru madu; na nkpuru-obi madu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 18

Echiche Nkpughe 18:13 na onodu