Nkpughe 18:20 IGBOB

20 Ka obi nātọ gi utọ n'isi ya, gi elu-igwe, na unu ndi nsọ, na unu ndi-ozi, na unu ndi-amuma; n'ihi na Chineke kpere ikpé-unu n'aru ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 18

Echiche Nkpughe 18:20 na onodu