Nkpughe 18:23 IGBOB

23 ìhè nke oriọna agaghi-enwu kwa nime gi ọzọ ma-ọli; agaghi-anu kwa olu nke onye nālu nwunye ọhu na nke nwanyi anālu ọhu nime gi ọzọ ma-ọli: n'ihi na ndi-ahia-gi buri ndi-amadi nke uwa; n'ihi na ewere igwọ-nsi-gi duhie mba nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 18

Echiche Nkpughe 18:23 na onodu