19 M'we hu anu-ọhia ahu, na ndi-eze uwa, na usu nile nke ndi-agha-ha, ka ha zukọrọri ibu agha megide Onye ahu Nke nānọkwasi inyinya ahu, megide kwa usu-ndi-agha-Ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 19
Echiche Nkpughe 19:19 na onodu