Nkpughe 19:7 IGBOB

7 Ka ayi ṅuria ọṅu, ka obi nātọ kwa ayi utọ nke-uku, ka ayi were kwa otuto nile nye Ya: n'ihi na ọlulu-nwunye nke Nwa-aturu ahu abiawo, nwunye-Ya edoziwo kwa onwe-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 19

Echiche Nkpughe 19:7 na onodu