Nkpughe 2:14 IGBOB

14 Ma enwerem ihe ole-na-ole imegide gi, n'ihi na i nwere n'ebe ahu ufọdu ndi nējidesi ozizí Belam ike, bú onye nēzí Belak itọb͕ọ n'iru umu Israel ihe-ima-n'ọnyà, ka ha rie ihe achuru n'àjà nye arusi, ka ha kwa kwa iko.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 2

Echiche Nkpughe 2:14 na onodu