24 Ma unu ka m'nāgwa, bú ndi fọduru na Taiataira, ka unu ra, bú ndi nēnweghi ozizí a, madu ndi nāmaghi ihe nile di omimi nke Setan, dika ha nēkwu; ebokwasighi m unu ibu arọ́ ọzọ.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 2
Echiche Nkpughe 2:24 na onodu