Nkpughe 20:10 IGBOB

10 Ekwensu ahu nke nēduhie ha, atubàra ya nime ọdọ ọku na brimstone, ebe anu-ọhia ahu na onye-amuma ugha ahu nọ kwa; agēmekpa kwa ha aru ehihie na abali rue mb͕e nile ebighi-ebi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 20

Echiche Nkpughe 20:10 na onodu