Nkpughe 21:2 IGBOB

2 M'we hu obodo nsọ ahu, bú Jesusalem ọhu, ka ọ nēsi n'elu-igwe ridata, site n'ebe Chineke nọ, edoziwo ya dika nwanyi anālu ọhu nke achọworo ya nma nye di-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 21

Echiche Nkpughe 21:2 na onodu