Nkpughe 21:27 IGBOB

27 ọ dighi kwa ihe ọ bula emeruru emeru, ma-ọbu onye nēme ihe-árú na ugha, gābà nime ya ma-ọli: kama ọ bu nání ndi edeworo aha-ha n'akwukwọ nke ndu Nwa-aturu ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 21

Echiche Nkpughe 21:27 na onodu