Nkpughe 22:5 IGBOB

5 Abali agaghi-adi kwa ọzọ; ìhè oriọna na ìhè anyanwu adighi kwa ha nkpà; n'ihi na Onye-nwe-ayi Chineke gēnye ha ìhè: ha ganābu kwa eze rue mb͕e nile ebighi-ebi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 22

Echiche Nkpughe 22:5 na onodu