9 O we sim, Lezi anya ka i ghara ime ya: abum orù-ibe-gi, buru kwa orù-ibe nke umu-nna-gi, bú ndi-amuma, ha na ndi nēdebe okwu nile nke akwukwọ a: kpọ isi ala nye Chineke.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 22
Echiche Nkpughe 22:9 na onodu