Nkpughe 3:1 IGBOB

1 Dega-kwa-ra mọ-ozi nke nzukọ Kraist di na Sadis akwukwọ, si,Ihe ndia ka Ọ nēkwu, bú Onye nwere Mọ asa ahu nke Chineke, na kpakpando asa ahu: Amataram, ọlu-gi nile, na i nwere aha na i di ndu, ma i bu onye nwuru anwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 3

Echiche Nkpughe 3:1 na onodu