Nkpughe 3:20 IGBOB

20 Le, anameguzo n'ọnu-uzọ, nāku kwa aka: ọ buru na onye ọ bula anu olum, meghe kwa uzọ, M'gābakute ya, so kwa ya ri nri-anyasi, ya onwe-ya gēsokwam rie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 3

Echiche Nkpughe 3:20 na onodu