Nkpughe 4:3 IGBOB

3 Onye ahu Nke nānọdu ala yiri nkume jasper na sardius ma ọ buru na anēle Ya anya: eke-na-ogwurugwu di kwa oche-eze ahu gburugburu, yiri emerald ma ọ buru na anēle ya anya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 4

Echiche Nkpughe 4:3 na onodu