Nkpughe 5:5 IGBOB

5 otù onye n'etiti ndi-okenye ahu we sim, Akwala ákwá: le, Ọdum ahu Nke si n'ebo Juda puta, Onye bu Nkpọrọgwu nke Devid, O kwesiri, isaghe akwukwọ ahu na akàrà-ya asa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 5

Echiche Nkpughe 5:5 na onodu