Nkpughe 5:9 IGBOB

9 Ha nābù kwa abù ọhu, si, I kwesiri inata akwukwọ ahu, na isaghe akàrà-ya: n'ihi na eb͕uru Gi eb͕u, I were kwa ọbara-Gi b͕atara Chineke madu si n'ebo nile ọ bula, na asusu nile ọ bula, na ndi nile ọ bula, na mba nile ọ bula, puta,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 5

Echiche Nkpughe 5:9 na onodu