Nkpughe 6:13 IGBOB

13 kpakpando nile nke elu-igwe we da rue ala, dika osisi fig nātupu nkpuru-ya nāchaghi acha, mb͕e oké ifufe nēfeghari ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 6

Echiche Nkpughe 6:13 na onodu