2 M'we hu, ma le, inyinya ọcha, Onye nānọkwasi ya nwe-kwa-ra uta; ewe nye Ya okpu-eze: O we puta nēmeri, ya na ka O we meri.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 6
Echiche Nkpughe 6:2 na onodu