4 Inyinya ọzọ we puta, bú inyinya nke nācha ọku ọku: ewe nye onye nānọkwasi ya ike inapu udo n'uwa, ya na ka ha we b͕urita onwe-ha: ewe nye ya oké mma-agha.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 6
Echiche Nkpughe 6:4 na onodu