Nkpughe 9:5 IGBOB

5 Ewe nye ha ike ka ha ghara ib͕u ha, kama ka ewe mekpa ha aru ọnwa ise: nmekpa-aru-ha di ka nmeka-aru nke akpi, mb͕e ọ bula ọ nāb͕a madu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Nkpughe 9

Echiche Nkpughe 9:5 na onodu