Ọlu Ndi-Ozi 1:20 IGBOB

20 N'ihi na edewo ya n'akwukwọ Abù ọma, si,Ka ebe-ulo-ikwū-ya ghọ ebe tọb͕ọrọ n'efu,Ka onye ọ bula ghara kwa ibi na ya: na,Ka onye di iche nara ya ọlu-nlekọta-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 1

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 1:20 na onodu