Ọlu Ndi-Ozi 10:32 IGBOB

32 Ya mere ziga na Jọpa, kpọtara onwe-gi Saimon, onye anākpọ kwa Pita; onye ahu nānọ dika ọbìa n'ulo Saimon, bú onye nēdozi akpukpọ anu n'usọ oké osimiri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 10

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 10:32 na onodu