33 Ya mere n'otù oge ahu ka m'zigara gi; gi onwe-gi me-kwa-ra nke-ọma na i biawo. Ya mere ub͕u a ayi onwe-ayi nile nọ n'ebe a n'iru Chineke, inu ihe nile nke Onye-nwe-ayi nyeworo gi n'iwu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 10
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 10:33 na onodu