Ọlu Ndi-Ozi 10:37 IGBOB

37 akukọ ahu unu onwe-unu matara, nke putara ìhè na Judia dum, nāmalite site na Galili, mb͕e baptism nke Jọn kwusara gasiri;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 10

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 10:37 na onodu