Ọlu Ndi-Ozi 10:38 IGBOB

38 bú Jisus Nke si na Nazaret puta, otú Chineke were Mọ Nsọ na ike te Ya dika manu-otite: Onye jeghariri nālu ọlu ọma, nēme kwa ka aru di ha ike, bú ndi nile ekwensu mere ha dika onye-nwe-ha; n'ihi na Chineke soro Ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 10

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 10:38 na onodu