Ọlu Ndi-Ozi 12:10 IGBOB

10 Ma mb͕e ha gasiri ndi-nche mbu na ndi-nche nke-abua, ha biaruru ọnu-uzọ-ama ígwè ahu nke esi abà nime obodo; nke meghere onwe-ya nye ha: ha we pua, gabiga n'otù uzọ ntà; ngwa ngwa mọ-ozi ahu we pua n'ebe ọ nọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 12

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 12:10 na onodu