Ọlu Ndi-Ozi 12:19 IGBOB

19 Mb͕e Herod chọsiri ya, ma ọ chọtaghi ya, ọ kpe ndi-nche-ya ikpé, nye iwu ka ewe dupu ha ib͕u ha. O we si na Judia ridata na Sisaria, we nọgide n'ebe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 12

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 12:19 na onodu