Ọlu Ndi-Ozi 12:20 IGBOB

20 Ma Herod nēbu agha nke-uku megide Taia na Saidon n'obi-ya: ha we were otù obi biakute ya; mb͕e ha mesiri Blastọs eyì-ha, nke bu onye nēle ime-ulo-ndina nke eze anya, ha we riọ ka udo di n'etiti ha, n'ihi na esi n'ala nke eze ahu azù ala-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 12

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 12:20 na onodu