Ọlu Ndi-Ozi 12:25 IGBOB

25 Banabas na Sọl we si na Jerusalem laghachi, mb͕e ha jezuru ozi-ha, nēkuru Jọn nke akpọ-kwa-ra Mark ya na ha yikọ je.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 12

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 12:25 na onodu