Ọlu Ndi-Ozi 13:1 IGBOB

1 Ma ndi-amuma na ndi-ozizí di n'Antiọk, nime nzukọ Kraist di n'ebe ahu, bú Banabas, na Simeon onye anākpọ Naiga, na Lusiọs onye Sairini, na Manaen onye azùkọrọ ya na Herod, bú tetrarch, na Sọl.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 13

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 13:1 na onodu