Ọlu Ndi-Ozi 13:14 IGBOB

14 Ma ha onwe-ha sitere na Paga gabiga, bia rue Antiọk di na Pisidia; ha we ba nime ulo-nzukọ-ha n'ubọchi-izu-ike, we nọdu ala.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 13

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 13:14 na onodu