Ọlu Ndi-Ozi 13:15 IGBOB

15 Ma mb͕e agusiri akwukwọ iwu na ndi-amuma, ndi-isi ulo-nzukọ ahu zigara ha ozi, si, Umu-nne-ayi, ọ buru na unu nwere okwu nkasi-obi igwa ndi-ayi, kwuenu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 13

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 13:15 na onodu