1 Madu ufọdu we si na Judia ridata we zí umu-nna nime Kraist ihe, si, Ọ buru na ebìghi unu úgwù dika ọme-n'ala nke Moses nyere si di, apughi izọputa unu.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 15
Echiche Ọlu Ndi-Ozi 15:1 na onodu