Ọlu Ndi-Ozi 17:10 IGBOB

10 Ngwa ngwa umu-nna nime Kraist we zipu Pọl na Sailas n'abali igaru Beria: mb͕e ha ruru ebe ahu, ha ba nime ulo-nzukọ nke ndi-Ju.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 17

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 17:10 na onodu