Ọlu Ndi-Ozi 17:12 IGBOB

12 Ya mere ọtutu madu nime ha kwere na Jisus; ọ dighi kwa ole-na-ole kwere n'etiti ndinyom Grik ndi anāsọpuru, na n'etiti ndikom.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Ọlu Ndi-Ozi 17

Echiche Ọlu Ndi-Ozi 17:12 na onodu